BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Lee ihe Onyeisiala Bola Tinubu kwuru na nnukwu ọgbakọ APC
Onyeisiala Tinubu ji ohere ọgbakọ APC mere n'Abuja kọwaa ọtụtụ mbọ gọọmenti ya na-agba ime ka obodo Naịjirịa bụrụ nke e ji ama atụ n'ụwa niile.
Etu olili ozu Rev. Uma Ukpai si aga n'obodo ya bụ Asaga Ohafia dị n'Abia Steeti
A malitela olili ozu Ụkọchukwu na onye mgbasaozi ọma bụ Rev. Uma Ukpai n'obodo Asaga Ohafia dị n'Abia Steeti.
United Nations akwadola ka a hụta "ire ohu n'Afrịka" dị ka mpụ kachasị njọ e mere mmadụ
Nkwekọrịta maka banyere iti ndị Afrịka aka n'obi rịọ ha maka ime ha ohu n'oge garaaga mana ekwughị ndị ga-enweta ihe itiaka n'obi ahụ maọbụ ego ole a ga-enye.
NA EME UGBU A, Ntuliaka 2027: E yigharịala oge pati dị iche iche ga-eji nye Inec ndekọ aha ndị ga-azọrọ ha ọkwa
Nchịkọta akụkọ ndị mere n'izu a
Ihe EEDC kwuru maka ụkọ ọkụ latrịk n'Ọwụwa Anyanwụ
Nkọwa a na-abịa dịka onye na-eme ejije Nollwood nwere agba bụ Pete Edochie kwara arịrị na ụkọ ọkụ mere ya ọ na-emefu nnukwu ego n'ịzụ mmanụ ụgbọala na diesel kwa ụbọchị.
Vidio
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Maachị 27, 2026, Duration 0,58
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde Maachị 27, 2026.
Lee ebubo e boro El-Rufai dịka a ga-akpụpụ ya n'ụlọikpe
Ọtụtụ ndị ọrụ nchekwa juputara n'ụlọikpe ahụ n'ụtụtụ Tuzde 24 Maachị, 2026 dịka a ga-akpụpụ El-Rufai n'ụlọikpe.
Lenacapavir: Lee ọgwụ mgbochi nje HIV e kwuru ka nwaanyị dị ime ghara ịgba
N'agbanyeghị na Lenacapavir bụ ọgwụ nwereike igbochi ibute nje HIV, e kwuru na nwaanyị dị ime agaghị aṅụ ya
Ndị uweojii Enugwu anwụchiela nkwaokoroọbịa dị afọ 24 maka ebubo idina nwaanyị dị ime n'ike
N'ozi o wepụtara n'ụbọchị Sọnde 22 Maachị 2026, ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii Enugwu Steeti bụ Daniel Ndukwe kwuru na nke a mere n'obodo Affa dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Udi n'Enugwu Steeti.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kuziere m
Kpalite mmụọ m
Iko Mba Afrịka 2025
4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.




















































